MKWAGO NKE ‘LATENT’ ỌDINALA (OMENALA)

Ezi akụ nke ekpughere site na nkuzi na esi n’okwukwe a bara ndi niile kwerunu. Nkea buzị ụlọ ya. A mara ha dịka anya nke okwukwe, m ọbu, nkwenye nke ndi niile kwerenu

Ụka na akuzi na ndi niile kwerenu, edoru-nsọ, sitena Onye di Nsọ, a gaghị ‘emehenata na ihe gbasara okwukwe’ (Lumen Gentium & sect: 12)

Ezi Ọdinala nke Ụka, mgbe ufodu, a bughị ihe ekwuputara na Ọha, kama ọ bụ ‘Latent’ Ọdinala, Ọdinala nke gbadoru mkpọrọgwụ na obi ndi niile kwerenu

Mary was venerated as priest!

Otu ọmụmatụ nke ‘latent’ ọdinala bụ, nsọpụrụ ogonogo-ahọ, e nyere Maria ka Ụkọ- Chukwu

Ndi madụ kwenyere na Maria bụ, na ezie, Ụkọ-Chukwu nke egosipụtara sitena uzọ-anọ ndia: Maria sina Ezi-na-ụlọ agbụrụ Ụkọ-Chukwu. Maria mejupụtara ọnọdu abụmụ Ụkọ-Chukwu. Maria nyere anyi Aja-Maasị. Maria wetakwara mgbaghara Njọ

Nsọpụrụ di-iche a na enye Ụkọ-Chukwu Maria,
di erioge na Akukọ nke Ụk
.

Ọdinala (Omenala) kọwara nke ọma aka Ọlu
Maria dika Ụkọ-Chukwu
mgbe O nyere Jesu site na nkuputa e kuputara Ya na Ụlọ-Nsọ (Temple), na mgbe a kpọgbụrụ Ya n’Obe na Ugwu Calvari.

Nsọpụrụa gagidekwara lute na Ahọ iri-itenani, na iri-abụọ-na-asaa (1927), ma na otu ntabe-anya Ọkwa-di-Nsọ mebizirị ya maka ihi n’onwere ezi njikọta banyere ichi ụmụ-nwanyi echịchị!

 

Etu osina di bụ nzubea pụrụ iche, Mama Jesu bụ Nwanyi.
Ọ bụrụ na Maria bụ Ụkọ-Chukwu, etu ahu ka ọ dịrị Nwanyi ọ bụna emere miri Chukwu


Nkea bụ eziokwu nke ‘Latent’ Ọdinala (Omenala). Ndi niile kwerenu maara nke ọma na-ime obi ha na ụmụ-nwanyi nwere ikike ị bụ Ụkọ-Chukwu

 
  Go to the next step?

1

2

3

4

5

6

7

baptised

empowered

liberated

ordained

affirmed

supported

called

You are in a simplified, ‘key point presentation’ mode.
To switch to academic mode,

click here!