| Eh, na mgbe gara aga Ụka jụrụ ichibe ụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu Maka gini? Ọ bụrụ na ebido nebaa-anya otu Ụka sịrị eme ihe na oge-garu-aga, anyi ga-agba mbọ ị chọpụta ihe kpatara ihe ji were di otu-ahụ. Amachirị ụmụ-nwanyi na ọkwa echichi Ụko-Chukwu na igba-odibọ maka ịhị ihe na-enweghị isi | ![]() |
![]() | Uzọ akpamụ-oke atọ ka ejiri machibido ụmụ-nwanyi na echichi Ụkọ-Chukwu nchụ-Aja Otu: E were ụmụ-nwanyi dịka ndi nọọ n’okpụrụ ụmụ-nwoke na ihe niile: na udị ahụ ha, n’amamụ-ihe ha, na mmetụta nke ịme mmuọ ha Maka ịhị na ekwere na ọ bụ sọsọ ihe di-na-nwoke, bụ ịhe nwa sịna ya abia, eledazịrị ụmụ-nwanyi anya dịka ndi na ezughị oke. Na ezie, ụmụ-nwanyi dịka ndị n’abụghị ezigbo. Abuọ: Ebe Ọ bu Eve mere ka madu niile sina Amara-Chineke dapu, echezịrị na nwanyi ọbụna buzi abum ọnu nke njọ. Atọ: Ndi madu chere na oge-nsọ Nwanyi emena ya ihe na-adịghị ọcha. |
Ụka gana achọgide mgbe ọ bụna itọhapu onwe ya n’agbu akwụghị-ọtọ nke sitere na mmekolita na omenala were banye metọsia nkuzi na nmeme ya. Tata ụmụ-nwanyi kwesiri inye ohere sitena nkuzi akwụghi-ọtọ nke eji machie ha ịketa oke na igba-odibọ nke bu oke ha sitere na-ezi nzube Chineke. | ||
![]() |
1 | 2 | 3 | 4 | 5 | 6 | 7 |
baptised | empowered | liberated | ordained | affirmed | supported | called |
You are in a simplified, ‘key point presentation’ mode.
|



