| Ezi akụ nke ekpughere site na nkuzi na esi n’okwukwe a bara ndi niile kwerunu. Nkea buzị ụlọ ya. A mara ha dịka anya nke okwukwe, m ọbu, nkwenye nke ndi niile kwerenu Ụka na akuzi na ndi niile kwerenu, edoru-nsọ, sitena Onye di Nsọ, a gaghị ‘emehenata na ihe gbasara okwukwe’ (Lumen Gentium & sect: 12) Ezi Ọdinala nke Ụka, mgbe ufodu, a bughị ihe ekwuputara na Ọha, kama ọ bụ ‘Latent’ Ọdinala, Ọdinala nke gbadoru mkpọrọgwụ na obi ndi niile kwerenu | ![]() |
![]() | Otu ọmụmatụ nke ‘latent’ ọdinala bụ, nsọpụrụ ogonogo-ahọ, e nyere Maria ka Ụkọ- Chukwu Ndi madụ kwenyere na Maria bụ, na ezie, Ụkọ-Chukwu nke egosipụtara sitena uzọ-anọ ndia: Maria sina Ezi-na-ụlọ agbụrụ Ụkọ-Chukwu. Maria mejupụtara ọnọdu abụmụ Ụkọ-Chukwu. Maria nyere anyi Aja-Maasị. Maria wetakwara mgbaghara Njọ Nsọpụrụ di-iche a na enye Ụkọ-Chukwu Maria, Ọdinala (Omenala) kọwara nke ọma aka Ọlu Nsọpụrụa gagidekwara lute na Ahọ iri-itenani, na iri-abụọ-na-asaa (1927), ma na otu ntabe-anya Ọkwa-di-Nsọ mebizirị ya maka ihi n’onwere ezi njikọta banyere ichi ụmụ-nwanyi echịchị! |
Etu osina di bụ nzubea pụrụ iche, Mama Jesu bụ Nwanyi. | ||
![]() |
1 | 2 | 3 | 4 | 5 | 6 | 7 |
baptised | empowered | liberated | ordained | affirmed | supported | called |
You are in a simplified, ‘key point presentation’ mode.
|



