| Ihe amara site na Akuku nke Ụka, uzọ atọ esi akpa odibọ aputago-ihe nke ị banyi na ha bu site n’echichi Uzọ-atọ ndia akpọrụ Ọrda-di-Asọ. Anyi mara ha dika; Bishọpụ, Ụkọ-Chukwu na Diaconati (Nsote Ụkọ. Ọ bụ ezie na ha di-na-udi-na-udi, ha atọ bụ otu na ime otu sacramenti Ọrda di Asọ.
| ![]() |
![]() | Mgbe-ochie Ụka manitezịrị, nyebe ụmụ-nwanyi na-uju echichi diaconati (Nsote Ụkọ-Chukwu) Anyi mara otu esi akwado na ihe emume ana eme na yabu echichi. Ha bu ga Bishọpụ ịbikwasi aka ya na isi ha, mkpọkue Mmuọ Nsọ ka ọdakwasi ndia ana echi deacon na iyiwa ha uwe sutolu. Ọ bụrụ na echichi diaconati nke ụmụ-nwanyi adabaghi na anya ya, oputakwuazịrị na nke ụmụ-nwoke adịkwaghị na usolo |
Nganaba Ụka nke Ọwuwa-Anyanwụ (Eastern) na oga ahu bu otu Katọlik, maka ihi na Ọgbaghara ha na Ụka Ọdịda Anyanwụ (West) maniterụ na ahọ ịrị-na-iri-ise-na-anọ (1054) Ọ bụrụ na ụmụ-nwanyi bụ Ụkọ-Chukwu mgbe ahu, na ezie ha nwekwuazịrị ikike ịnaraha ugbua. | |||
![]() Akwukwọ maka Echim ụmụ-nwanyi DeaconsEnweghị ụmụ-nwanyi na Ọrda di Asọ? Ndi Inyom bu Deacon namgbe ochie “Nkea bu akwukwo ọgụgụ pụlụ iche, edere sitena ezi nghọta banyere ọnọdu ndi ọzọ nke siterena akuko. Wijngaards na ezie enyego aka nke ukwu sitena ịdeghari ma razisie nke ọma otuọ ga idi nfe ịghotanu”
Nyocha —– * —– Etu esi enweta | |||
![]() | |||
1 | 2 | 3 | 4 | 5 | 6 | 7 |
baptised | empowered | liberated | ordained | affirmed | supported | called |
You are in a simplified, ‘key point presentation’ mode.
|




