Nzukọ Vatịkan nke Abụọ kuzịrị na Ụka Katọlik ga n’amuta-ihe sitena aka Ụka ndi otu Krịsti ndi ọzọ
![]() | Na Ụka ndi otu Krịsti ndi ọzọ, ụmụ-nwanyi nwere ohere ịsony n’echichi nile nke ịgba-odibọ ka Ụkọ-Chukwu Ọ bụghị nanị sọsọ ndi Ụka Evangelịk, ma ndi ụka ndi ọzọ ama-ama ndi omenala ha yitewere nke ndi Katọlịk, dika ndi Ochie Katọlịk, ndi Methọdis, ndi Anglicans na ndi Episcopalians Ịnabata ụmụ-nwanyi na ịgba-odibọ na echichi nke Ụka bụ ịhe e kpetara na ahọ-kwụrụ ahọ ekpere. O bukwa ịhe sitere na nnyocha ogonogo oge nke umunne anyi nwoke na nwanyi n’ịme Krịsti.
|
1 | 2 | 3 | 4 | 5 | 6 | 7 |
baptised | empowered | liberated | ordained | affirmed | supported | called |
You are in a simplified, ‘key point presentation’ mode.
|



