Ha di ihe dịka uzọ ihe
Asaa kpatara aga-eji were nabata Ụmụ-Nwanyi n’echichi di
Asọ!
OTU: Ị bu
otu n’Ụkọ-Chukwu nke Krịsti
Sitena mmiri Chukwu, ụmụ-nwanyi na
ụmu-nwoke ketara oke na Ụkọ-Chukwu ọhụrụ
nke Krịsti.Nkea metụkwara ịnwe ezi mmeghepu n’Ọkwa
di Asọ. meghee!
Ị nwe ịkike
Ị bu onye ndu
Na Oriri-Ịkpe-Azụ Jesu nyere ma nwanyi ma nwoke ikike.
Onye ọbụna n’ime ha nwetara echichi dịka onye ndu
n’emume nke Aja Missa. meghee!

ATỌ: Ịkpa Oke
sitere na Omenala
Ihe kpatara Ụka Katọlik jiri were jụ ichi
ụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu gbadolu-ụkwụ na
ụzọ ihe atọ akwụghi ọtọ, nke metụtara
nke ụkwụụ ụdị mkpebi nke ndi Ndu Ụka
mere. meghee!
ANỌ: Echibugo
Ụmụ-Nwanyi Deacon (Nsote Ụko-Chukwu)
Were lutezia na-centuri-nke-Itenani, Ụka nyere
ụmụ-nwanyi ọnọdu n’uju na Sacramenti nke Diakonati
(Nsote Ụkọ-Chukwu). Nkea
gosịrị na-enwekwuru ike chie ụmụ-nwanyi
Ụkọ-Chukwu. meghee!
ISE: Ike ichi
Ụmụ-Nwanyi Ụkọ-Chukwu di n’usoro Omenala Ụka
bụ ‘Latent Tradition’
Otu ihe iji maa atụ bụ Nsọpụrụ a
na-enye Maria eri ogonogo-oge dịka Ụkọ-Chukwu. Nkea
gosịrị na dịka n’anya nke Okwukwe’ ndi Ụka
niile nwere sịrị dị, site n’aka Maria nmachibido, a
machibidoro ụmụ-nwanyi emebigo. meghee!
ISII: Na Uwa niile, ndi
Ụka nabatara ichi Ụmụ-Nwanyi
Ụkọ-Chukwu
Site n’oke-nyocha e mere na site n’Ekpere, ndi Ụka
ndi Otu Krịsti ndi ọzọga echibego ụmụ-nwanyi
Ụkọ-Chukwu ugbua. Na-agbanyeghi na ọbughi ihe niile ndi
Ụka ndi ọzọ megara ka Ụka Katọlik ga-emekwu,
njikọ-ọnụ di na mkwenye ndi otu Krịsti ndi
ọzọ kwenyere banyere ịchiụmụ-nwanyi
Ụkọ-Chukwu na-egosi na ọga-abụebum-n’obi
Krịsti. meghee!
ASAA: Na Ezie
Ụmụ-Nwanyi Sokwa na ndi a kpọrụ na echichi
Ụkọ-Chukwu
Odoro anya na ufọdu ụmụ-nwanyi Katọlik nwere
ugwu kwenyere na ha nwere ọkpukpọ ịbu Ụkọ-Chukwu.
Nke gosiputara akara nke Muọ-Nsọ, Ụka enweghi ike
ịneghara anya. meghee!
Mmechi: Enweghị ezi
ịhe mgbakwasị ụkwụ a ga eji mmachie
ụmụ-nwanyi ịchi Ụkọ-Chukwu, makana
ọtụtụ ezigbo nkuzi Nzukọ Katọlik amabidoghị
ya!
![]() | Then what about papal teaching banning women priests? Read our frequently asked questions! |

