Ha di ihe dịka uzọ ihe Asaa kpatara aga-eji were nabata Ụmụ-Nwanyi n’echichi di Asọ!

OTU: Ị bu otu n’Ụkọ-Chukwu nke Krịsti

Sitena mmiri Chukwu, ụmụ-nwanyi na ụmu-nwoke ketara oke na Ụkọ-Chukwu ọhụrụ nke Krịsti.Nkea metụkwara ịnwe ezi mmeghepu n’Ọkwa di Asọ.
meghee
!

Ị nwe ịkike Ị bu onye ndu

Na Oriri-Ịkpe-Azụ Jesu nyere ma nwanyi ma nwoke ikike. Onye ọbụna n’ime ha nwetara echichi dịka onye ndu n’emume nke Aja Missa. meghee!



ATỌ: Ịkpa Oke sitere na Omenala


Ihe kpatara Ụka Katọlik jiri were jụ ichi ụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu gbadolu-ụkwụ na ụzọ ihe atọ akwụghi ọtọ, nke metụtara nke ụkwụụ ụdị mkpebi nke ndi Ndu Ụka mere. meghee!

ANỌ: Echibugo Ụmụ-Nwanyi Deacon (Nsote Ụko-Chukwu)

Were lutezia na-centuri-nke-Itenani, Ụka nyere ụmụ-nwanyi ọnọdu n’uju na Sacramenti nke Diakonati (Nsote Ụkọ-Chukwu). Nkea gosịrị na-enwekwuru ike chie ụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu. meghee!

ISE: Ike ichi Ụmụ-Nwanyi Ụkọ-Chukwu di n’usoro Omenala Ụka bụ ‘Latent Tradition’

Otu ihe iji maa atụ bụ Nsọpụrụ a na-enye Maria eri ogonogo-oge dịka Ụkọ-Chukwu. Nkea gosịrị na dịka n’anya nke Okwukwe’ ndi Ụka niile nwere sịrị dị, site n’aka Maria nmachibido, a machibidoro ụmụ-nwanyi emebigo. meghee!

ISII: Na Uwa niile, ndi Ụka nabatara ichi Ụmụ-Nwanyi Ụkọ-Chukwu

Site n’oke-nyocha e mere na site n’Ekpere, ndi Ụka ndi Otu Krịsti ndi ọzọga echibego ụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu ugbua. Na-agbanyeghi na ọbughi ihe niile ndi Ụka ndi ọzọ megara ka Ụka Katọlik ga-emekwu, njikọ-ọnụ di na mkwenye ndi otu Krịsti ndi ọzọ kwenyere banyere ịchiụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu na-egosi na ọga-abụebum-n’obi Krịsti. meghee!

ASAA: Na Ezie Ụmụ-Nwanyi Sokwa na ndi a kpọrụ na echichi Ụkọ-Chukwu

Odoro anya na ufọdu ụmụ-nwanyi Katọlik nwere ugwu kwenyere na ha nwere ọkpukpọ ịbu Ụkọ-Chukwu. Nke gosiputara akara nke Muọ-Nsọ, Ụka enweghi ike ịneghara anya. meghee!

Mmechi: Enweghị ezi ịhe mgbakwasị ụkwụ a ga eji mmachie ụmụ-nwanyi ịchi Ụkọ-Chukwu, makana ọtụtụ ezigbo nkuzi Nzukọ Katọlik amabidoghị ya!


Then what about papal teaching
banning women priests?



Read our frequently asked questions!


1

2

3

4

5

6

7

baptised

empowered

liberated

ordained

affirmed

supported

called

You are in a simplified, ‘key point presentation’ mode.
To switch to academic mode,

click here!